Author

Topic: Ihe nile gbasara ulọ ọru Grayscale ichọrọ ima mana Ujọ ekweghi ka Ijuọ (Read 68 times)

hero member
Activity: 1078
Merit: 509
Leading Crypto Sports Betting & Casino Platform
kai even Tinubu no do pass like this...... Grin

I don't speak Igbo, but as one of Nigeria's largest tribes, I comprehend a few terms just by looking at them, and I understand some fundamental words as well. We have Igbo tribe members on this board who would find this very useful; this is the type of translation I was expecting on the local board, one that would be easy to review with a translator for non-Nigerians and non-Igbo tribe members. You put so much time into this, and while I am now OFM, I will save this post for when I have some.

The Hausa and Yoruba? over to you, guys. Grin Unfortunately, I do not belong to any of the three major ethnic groups, but I wish I did. Cool



Thank you igehbotz for appreciating this work, the igbo language is quietly going into extinction, even schools don't teach easterners igbo anymore, I only did igbo in my primary school and the teachers then were top notch, so I could remember the sounds and vowels. Though the punctuation marks is not complete some words don't carry the right hyphens. It took quite enough time, but I learnt alot while doing this, knowing that it'll be of help to the igbo tribe in future.

You have done absolutely well nwanne madu. I went through it briefly and it blows write in Igbo perfectly well. my mind that you I can imagine the effort that went into translating this. I am totally impressed. Now we hope our brothers and sisters from the other tribes would take up the challenge. Note that it doesn't need to be the major tribes in Nigeria, anyone can do so. Well done. I'll be sure to drop some encouragements once I have it. Daalu.

Yeah thank you nwannem, ọ dikwaghi mfe, but I was able to do the translation with the help of an igbo dictionary. With time on my side I'll do more lol.
hero member
Activity: 952
Merit: 824
Livecasino.io
You have done absolutely well nwanne madu. I went through it briefly and it blows write in Igbo perfectly well. my mind that you I can imagine the effort that went into translating this. I am totally impressed. Now we hope our brothers and sisters from the other tribes would take up the challenge. Note that it doesn't need to be the major tribes in Nigeria, anyone can do so. Well done. I'll be sure to drop some encouragements once I have it. Daalu.
staff
Activity: 1316
Merit: 1610
The Naija & BSFL Sherrif 📛
kai even Tinubu no do pass like this...... Grin

I don't speak Igbo, but as one of Nigeria's largest tribes, I comprehend a few terms just by looking at them, and I understand some fundamental words as well. We have Igbo tribe members on this board who would find this very useful; this is the type of translation I was expecting on the local board, one that would be easy to review with a translator for non-Nigerians and non-Igbo tribe members. You put so much time into this, and while I am now OFM, I will save this post for when I have some.

The Hausa and Yoruba? over to you, guys. Grin Unfortunately, I do not belong to any of the three major ethnic groups, but I wish I did. Cool

hero member
Activity: 1078
Merit: 509
Leading Crypto Sports Betting & Casino Platform
Translated Topic in Igbo Language: Ihe nile ichọburu ima maka ebe ntukwasi obi ntakịrị mkpuruego Grayscale mana ujọ ekweghị ka ijuọ ya na ajụjụ
Original Topic: Everything you wanted to know about Grayscale BTC trust but were afraid to ask
Author : fillipone


Ọ kemgbe E mere mbipụta atumatu B na edemede ka ọha na eze mata, na Ntugari uche ụru ntakiri Mkpụrụego bara, biakwara gbakwuye ihe di ka idaba n’iwu gosipụtara nọ ezi ogwu na site na ngbakọ na nwepụ siri ike na ogwu di ụtọ bụ “ntakiri mkpụrụego a bara ụru maka na ọ kọrọ Ụkọ”

Nke a mere itinye ego na ntakiri mkpuruego jiri nwe ike imepe maka ndi mmadu kwụ na usoro, di nkwadobe iga njem na usoro gbasatara iwu, i dozi n’usoro iwụ, ya na ọgu gbasatara ego ndi mmadu ana kwụye na akpa ndi gọọmentị ka ha gwe ike gba sa sia ntakiri mkpuruego ka ọha na eze mara ya. Ndi ọzo ga emecha soro na ọgu a, ma na ndi mbụ ahu gara njem ihe itu egwu a, ritara uru pụrụ iche mgbe na ewebeghi ọtụtụ ndị mmadụ na ahia nke ntakiri mkpụrụego.

Otu na ime ndi akacha si ekwu okwu ha na ụ́tụ̀ ego a bụ ndi a na akpo Grayscale.
ụdi nnugwute ego ha jiri gote ntakiri mkpuruego kpọrọ echiche ndi obodo ntakiri mkpụrụego. ọ bụ maka ihe iru ba ama n’akpọta ndi mmadu, ma ọbụ atumatu iwu nke na ntakiri mkpụrụego kọrọ ụkọ ma atuọ ya na ụzo esi egwupụta ntakiri mkpụrụego.

E chem na ihe di iche iche kpatara eji agba mbọ make ego a, adigho mfe nke ukwụ́, ya na obere ntuzi aka ọru aka nke atumatu di iche di na ime ime, nke ga ye aka gba sa sia ndi mba ụwa ka ha ghota ka itunye ego a si arụ ọru, ka ndi na etinye ego na ebe nyocha a ji ya arụ ọrụ, ọ bụ la dịị “ndi tinyere ego akwụkwọ” ma ọbụ ndi ji ntakiri mkpụrụego nke ụkwụ́, ya na ndi na etinye obere obere.

Lee ihe mmereme a ka na ekwu okwụ Grayscale na akụkọ gbasara ihe n’kpobata nyochaya ka mere eme, ụfọdụ akụkọ gbasara ha were nghọta pụrụ iche, ya na obere nkọwa di mma nke ụkwụ́ edere na ogige ndi Itali nọ na fọrum a, a biaram kpebie na owem na nga esite na akụkọ nke ndi italia dere, de edemede nkembụ maka Grayscale, ihe nmụta nmụtaghasiri a ga ma agba mbọ kọrọ ụnụ ya na edemede a.


Ka ana ede edemede a nga na atụ aka na  akwa mkpuchi a, ebe i ga afụ na ụjụ nkọwa di ga si iche iche maka mgbakọta edemede a. I were ike imepo ya, jiri ya gwụọ egwụregwụ

E kelem ghara ndi ọ́tụ̀ italia na ekwụ ogwụ maka edemede Grayscale nke Plutosky bidoro na ogige ahu.

isi edemede


1.Ihe nile basatara ulọ ọrụ Grayscale ya na ajụjụ ndi mmadu na aju kwagbe


Ihe basara ulọ ọrụ Grayscale di na ọnya ududo nke Grayscale, anyi ga ahu akụkọ bara uru nke ukwụ́ maka ulọ ọrụ Grayscale:


Quote
E be ntinye ego bụ Grayscale bụ ebe nchekwa akụ ọnụ ọgụgụ kachasiri buo ibu. Ha were ijeri atọ na atọ nke ego ndi ala Amerika ha na achikotara ndi mmadu. Grayscale na ewetara ndi mmadu ohere isonye na otu aku ihe basara ọnụ ọgụgụ ego.

Grayscale bukwa ndi na akwado ntakiri mkpụruego nke ebe ntukwasi obi Grayscale, e be ntukwasi obi ntakiri akwukwọ ego Grayscale, ebe ntukwasi obi Grayscale Ethereum, ebe ntukwasi obi Grayscale Ethereum nke ọkwa kachasi elu, ebe ntukwasi obi Grayscale Horizon (zen), ebe ntukwasi obi Grayscale litecoin (LTC) ebe ntukwasi obi Grayscale Stellar Lumens (XLM) ebe ntukwasi Obi Grayscale XRP (XRP) ya na ebe ntukwasi Grayscale Zcash (ZEC) tinyere onye nchekwa Grayscale Digital Large Cap Fund Llc. E be ntukwasi obi a ya na ego a bu ihe achikotara ọnụ kpọya “ngwaahịa”. Ngwahia ọbụla na enye ohere maka iketa oke maka okike ya ka a na akpọ n’ebe a dika “ngwaahia nyere ni” Grayscale Digital large Cap fund abughi ngwaahia nyereni kita


Grayscale LLC na ejikwa ebe ntukwasi obi kwụ n’ usoro, ha yiri owe ha, usoro ha ji arụ ọrụ nyikwara owe ha

Quote

ngwuahia a bụ nyere ntinye ego zoro ezo akwadoro ndi nyocha, makwa ndi tinyere ego a họpụtara sịte na ego ha tinyere na nzizo. Ngwahia Grayscale nke ọ́tụ̀ akụ na ewota n’kpughe na ebe ntakiri mkpụrụego (bitcoin), ntakiri akwukwọ ego, ethereum, ethereum nke ọkwa kachasi elu (ETC), Horizon, Litecoin (LTC) Stellar lumens (XLM) XRP, ya na Zcash (ZEC). Ngwa ahịa Grayscale nke di iche, Grayscale Digital large Cap Fund, na enye nmeghe na ebe akụ ọnụ ọgụgụ di mmiri mmiri ka chasi elu, site na mgbakọ ego nịle di na ahịa, ma ugbua ha ji, BTC, ETH, XRP, LTC and BCH. Ego ana ezo ezo itinye na Grayscale Digital large cap fund ka ana enye kwa mgbe kwa mgbe na aka ndi tinyere ego a họpụtara. Ọ na emecheri ya emechi Ugbụa.

Ebum n’uche ggwa ahịa ọbụla bụ maka uru oke ya (gbara ukwu na oke nke akụ ọnụ ọgụgụ ọbụla) rudoaka na etu ọnụ ahịa ngwaahịa ahụ nke nọ na okpuru aku ọnụ ọgụgụ si me, ọbere ego na ugwọ. Site na ngwuahia ntinye ego nke a ma a ma, ngwaahịa ọbụla ka arụrụ maka ndi na etinye ego na acho imuta ka akụ ọnụogụgụ si a di, site na etinye ego nke ọdi na la.


Ngwa ahịa hu nile bụ ntinye ego ezoro ezoro tinye, nke dirii ndi na etinye ego na uzo na abụghị maka ọha na eze.
Ebum n’uche ebe ntinye ọbụla bụ ima etu ọnụ ahịa ha si eme. Ya bu, Grayscale adighi achọkwa mmita nkpụrụ sitere na nchikwa di nko, ntinye ego, ma ọbụ ụzọ ọzọ esị akpata akụ ozo. Ha bụ nani ndi ntinye ha
Ebe ntukwasi obi a di nmepo, site na ya, ha di iche na ebe ọtụtụ ndi azumaahia nke di n’ihu a ma a ma na ebe ngbagwe ego ọbula, ndi anya ha di na oge mmebi ngwaahịa, n’ayo ndi ntinye ego ka ha nwefe ọnọdụ a na ebe nkwekọrita ị zurịta ahịa, ozo (eweghasi ndi “perpetual futures”, mana oke ha were njedebe).
 
Quote
Na mgbakwuye, ebe ntukwasi obi ntakiri mkpuruego nke Grayscale (OTCQX:GBTC) ebe ntukwasi obi Ethereum nke Grayscale (OTCQX:ETH) ebe ntukwasị obi Ethereum kachasi elu nke Grayscale (OTCQX:ETCG) ya na ebe ntinye ego ọnụ ọgụgụ ya buru ibu (OTCQX:GDLC) bụ ihe edere maka ọhanaeze na OTCQX ahịa mara mma, di na elu na nzukọ ahịa OTC na echekwọba, he meghere ya maka ọhanaeze na ndi ntinye ego.

Ufọdi ebe a na ezo ezo etinye ego ka edere maka ọhanaeze na ahịa ọhanaeze

Quote
ewepu ebe ntukwasi obi ntakiri mkpuruego nke Grayscale, nke mechara bụrụ ebe ọ́tụ̀ ndi SEC n’akọ gbasiri ha na January 21 2020, ngwaahịa ahu  bụ ihe n’edebeghi na akwụkwọ ndi SEC nke mba Amerika, ya na ha anoghi na okpuru nke igba ha n’anwu, ya na mkpa ndi ozo dabere n’iwu nke mba Amerika.

Ulọ ntinye kachasi buọ ibu bụ ebe ntukwasi obi ntakiri mkpịrịego nke Grayscale, ji obere ihe ka ha karie 90% na AUM nile otu aku ebe ntinye. Sọsọ GBTC bụ ebe ntinye edebara na akwụkwọ ndi SEC, ya bụ na ọ bụ sọ ya ga kwayere mkpa nịle ma ikwụ ugwọ nke ndi ozi ọhanaeze. Sọ ya ga kwaye ugwu na ebe iwu ndi SEC di.



Ego ekwesiri itinye ma opekata mpe, ya na ugwọ nke ndi nhazi ulọru bụ ozi di mkpa.

Ego di ka puku iri na ise nke ego mba Amerịka ma opekata mpe ($50,000 nke GBTC) gosiputara na ngwaahịa ndia abughị maka ndi chọrọ itinye obere ego, ọ nke yere uzọ nwere owe ịji chebe ndi tinyere ego na agọtachara ọfuma maka Grayscale.

ụtu ana enye ndi nhazị ulọ ọrụ ahu bụ ihe a’na ewepu kwa ubọchi ka ha we ike kwuọ utụ a’na enye ndi isi, ya na ndi na echekwa ego.

Ego a nile nwe ihe njimara nke metutara ha nile:




Ndi nke ka cha mkpa bụ tradeblock INC na eweta ihe na atu aka, ya na coinbase dika onye nlekọta
nke na  gosi na tradeblock bụ ndi na gbakọ ọnu ahịa nile (emecha agakọwa nke a n’ụju) ya na ndi coinbase ji aka nile na ntakịrị akpa ha na etinye ego nke juru oyị


n’aka ọzọ, anyi dere na Grayscale so na ọ́tụ̀ otu:

Quote
Grayscale so na otu a’na kpọ Digital Currency, INC (DCG) DCG nwere n’masị na ebe ọtụtụ ebe ntinye ego dịjịtalụ di, nke agbakwuyere Grayscale. Coindesk, nke na kwagide uzọ di ịgwe esị agbasa ozi nke dịjịtalụ, ihe omume, ya na ụlọ mgbasa ozi nke ndi obodo akụ di dijitalu makwa blockchain tecnụzu, nọ na aka ndi DCG. Coindesk bụ ndi nwere onwe ha na aka ndi DCG na Grayscale ma abia n’ihe gbasara akụkọ n’akwụkwọ akụkọ, nke bụ na ihe nile coindesk debere na akwụkwọ abughị echiche ndi Grayscale.

ya bụ, coindesk nwere onwe ha n’aka ndi Grayscale, ma na ha bụ ndi ọ́tụ̀ otu


2. Ahia nke mbụ na usoro

Ka anyi le anya na akwụkwọ ndi BTC ebe ntukwasi obi mmereme



N’ebea ọbu ihe a’na afuya n’ndi ebe ntukwasi obi nke na abughị maka ọha n’eze nwere iye oke n’ahia nke mbu na usoro ndi  tinyere ego a họputara ka ha nọchite anya ahịa hu (AI) ndi bụ sọsọ ha nwere ikike itinye ego na ebe ntụkwasi obi ahụ

Kedụ ihe di mkpa ibụ onye A.I?
Quote
  • Onye ọbula nke ego ya mụrụ nwa karie nari pụkụ abụọ nke ego mba Amerịka, na afọ abụọ, ma ọbụ ego ejikọrọ na nke nwunye ọnye ahu kariri nari pụkụ atọ nke ego mba Amerika na otu afọ ma nwekwa olileanya na ọga amụ umu ka ọmuru na afọ nke mbụ na afọ anọ̀ na ime ya ugbu a;
Ma ọbu
  • Onye ọbula akụ ya nile nke bụ ezi, ma ọbu akụ ejikọrọ ọnu nke ya na nwuye ya, kariri otu nde nke ego mba Amerịka (ebe obịbị onye ahu ma ọbu ugwọ oji n’ebe obịbị ahu esoghị n’mgbakọ a).

N’ezie, ulọ aku, nmeko ihe, igwe mmadụ n’eme ihe dị ka ha bụ otu onye, ndi na arụ ọrụ efu n’ebe ntukwasi obi (nwere ego ruo nde ịse nke ego mba Amerịka) ga esonye n’ndi ntinye ahọputara.

Usoro eji enye oke ọhụrụ bụ ihe di mfe.

Ubọchi ọbula ma ọkụọ elekere anọ nke ụhụrụchi VMAP, nke putara, ukwu diaro nkezi ọnụahịa, ihe ngosi XBX (ukwu diaro nkezi nke ntakiri mkpụrụego n’ebe mgbanwe ego di iche iche) ka a’na agbakọ ya. Ihea ga abụ akara njịrị mara ihe ngosi ego ahu.

Quote
Ihe iriba ama, mgbe ndi ọrụ NAV oke nke ntakiri mkpụrụego k’ana agbakọ kwa ubọchi (n’ubochi ọrụ n’elekere anọ nke uhurụchi) ọ ndi Grayscale n’agbakọ ya, ha ji nkezi diaro nke ihe ngosi XBX ma ọgafe iri abụọ n’anọ nke nkeji iri isịị buru ụzọ bia.

Ha na a’bia ke ego atutara n’ọnụahịa iji nweta ihe ọ pụtara n’ntakiri mkpụrụego. Ha ga ekewa ole ọha na otu otu oke akụ di dijitalụ ha ji ka ha nwe ike gbakọ ọnụ ọgụgụ ole oke ahụ di.

N’ihe njikọ akwụkwọ mbasa gbasara agbasa eweputaram ngbakọ ego a’na hụ anya:



N’oke otu otu ntakiri mkpụrụ ego ole ọha bụ ihe na agwụgwọ ubọchi n’ubọchi iji cheta ụtụ ego dika 2% nke tosiri kwa ahọ.
Iwe n’akwụkwọ gbasara gbasa ihe nji maatu maka mgbako ego.
Nke a pụtara n’oke nke n’achikota ubọchi ọbula ntakiri mkpụrụego ndi pere mpe, mpaghara ntakiri mkpụrụego ndi nwere onwe ha n’aka oke bụ ma atụghị asi ihe GBTC ji na akwu ugwọ

N’ebe a iwe ike igbako NAV
E gbakọ ọnụahịa ha ya na ntakiri mkpụrụego ọtu ọtu oke, e ga eweta NAV oke ọbula:

Dika onya ududo ndi Grayscale ji kọwa:



Ya bụ, ebe ọ́tụ̀ oke nwere “ntakiri mkpuruego n’oke ha” NAV ha n’ọnọdụ ego nke ndi mba Amerika n’ọhara a.

Ka usoro iwu ndi SEC si di, oke ahu abụghị ihe di nfe iyefe n’aka ndi ọzọ anyi na gụ n’ebe edere iwụ ha, ya na nke ebiri na akwụkwo anyi chọputa na:

Quote
O tozuru oke ireghari dika iwu di na otu nari na iri anọ na anọ nke ndi nche ma otu ahọ gacha onye ahu jigidere oke ya. Iwu n’achu iwu otu nari na iri anọ na anọ ọsọ, bụ mgbe ngwaahịa dịrị na okpuru ọchichi ihe ana chọ na ngalaba nke iri atọ na okpuru iwu ndi na agbanwe ego rue oge ha ka ubochi iri iteghete, opekata mpe oge njide ga esi na otu ahọ gbada rue ọnwa isịị. Anyi eweghi ike igwaghi kpom kwem na ahịa na esote nke mbu ga mepe.

Ya bu, onye kwurụ ugwọ oke di otua megere onweya mpio ijide ego rue ọwa isii.
Oge ọbula mpio a mechiri, onye ahu ga ewere ohere ire oke ya mgbe ahia di mmepe. ọburu n’onwe otu di ni, maka aka ndi Grayscale adighi na nkea.  

N’otu aka ahu, Grayscale anaghi anabata oke ahu ozo, maka na ha ekweghi nkwa ikwere inata mabu gote oke ahu azụ:

Quote
kita ulọ ọru ebe ntukwasi ntakiri mkpụrụego Grayscale anaghị eme ihe n’usoro ntohata azu, ya na ha nwere ike ikwusi onye bidoro udi ihe ahu kwa mgbe kwa mgbe.

Onwere ike ibu n’odighi nkwa ọbula, n’uru di na oke ahu ga fọ ntakịri ka ọ daba n’udi uru ntakiri mkpuruego nke ndi Grayscale ji n’akaha, ya na oke ha nwere ike izu karie ugwọ nchekwa bara uru ma ọbụ, ebelata aka n’uru di na ebe ntukwasi obi nke ntakiri mkpuruego Ndi atukwasara obi nwere ike, ma obu ha ma nchọ ka ha,  iju ese, iwu ga ye ha nkwado ime ihe na usoro ntohata azu.

Ya bụ, mgbe itinyere ego n’oke ndi Grayscale ituchigo onwe gi n’igodo a, ya na uzo esi aputa n’aka igodo a bụ n’ahia na eso ahia nke mbụ, ma ihe dika ọwa isịị ga fe.

E derem ihe maka oke ndi akpara oke, Le ya  n'ebea

3. Ahia n’eso nke Mbu

K’edere n’onya ududo ndi Grayscale, oke tozuru oke ndi ebe ntukwasi obi ntakiri mkpụrụego Grayscale d na  OTCQX® n’okpuru akara; GBTC, n’eme ya ka onwe ike igote mabu ree oke kwamgbe kwamgbe site n’azumahịa ana azu kwa ubọchi n’ọnu ahịa ama ma n’ahia

Ufọdi ozia abaghi uru ọzo (oke ahia) oyoyo a bu ihe ewetara n’oge gara aga tụpụ atupo ahia, nke putara n’ozi di ebea ezughi ezu (ukwu, usoro ahiri, etc).

Ahia na Grayscale eweghi mmeko ọbula, ya na ahịa noro owe ya, onweghi ihe ha n’eme gbasara ahia, ya bu na uru ahịa nwereike gbago elu gbada aa ka nkwagide ọnu ahịa mgbuka nyere.

Nke a bụ ogologo ahiri sitere n’owa iri abụọ gara aga, ya na ukwu.




Enwe oke ha ka nde anọ na narị pụkụ asa na ise nke ego mba Amerika n’azu na ahia kwa ubọchi, ha n’ọnọdu ntakiri mkpụrụego ka pụkụ anọ na nari ise.



4. Ireghari ego n’ahia di iche iche

Anyi ahu go na ngalaba ndi garaga na NAV na  ọnụ ahịa di iche iche nke ukwu.



Igote GBTC gbara  ụlụ na ahia na esote ahia mbu, ọputara na ina egote ntakiri mkpuruego na % iri abụọ ụgwọ nchekwa, ma ọbụ ina akwụ ihe kariri pụkụ iri na otu na nari atọ na iri ise nke ego ndi mba amerịka na otu BTC nkea abụghị ihe ọhu, ọbu ihe njiri mara Gbtc.

 
Ugwọ nchekwa emechigo ugbua ruo larii pekarichara mpe mere mgbe garaga.

ịgote kwamgbe GBTC gbara ulu ọpụtara na ina ego ntakiri mkpuruego n’ọnụ % iri abụọ ụgwọ nchekwa..


Gini kpatara oji di otua?

Nke mbu, onwegi ka igote oke GBTC n’ahia mbu. N’oge gara aga ihe gbasara oke bụ ihe emechigori kwa mgbe kwa mgbe, ya na, odighi mfe igote oke n’ahia nke mbu, nke a ka anyi ma, bazie muba ndi ji ego arịọ maka nomi n’ahịa na esote nke mbu na kwa ọnu ahịa aka ya na ụgwọ nchekwa ka ọgbago elu.

Nke abuọ ndi na etinye ego eweghi ike iji akọrọngwa njikwa ego agbara oke zuọ ahịa. Ya bụ ha eweghi ike igote oke GBTC maka na ha dighi mfe izu rue ihe ha ka owa isịị, ya na onweghi nkwekọta edere ede di na etiti onye na ego ahịa na onye na enye oke.
 
Nke ikpeazu bụ na ewe ọtụtụ ndi n’tinye ego chọrọ igo ntakiri mkpuruego, ma na ọdighi mfe ime ya, nke kpatara na ha na ego igba ulu na akwu ugwọ nchekwa ka ha nwe ihe ha ga ere n’ebe ngbawe ego nwere iwu na cheba ya, jikwa ego gbasara ndi obodo kwere nghota, uru iwu ya na nkwagide iwu. Che echiche maka ezinaulọ were ntuzi aka izu nani ngwa ahịa ndi a họrọ. Nkea ga ewepu ntakiri mkpuruego a na ahu anya n’ahia, nke jigidere onye n’ejiko ego ka otugharia n’ebe GBT di, ka owe ike igosi ọhanaeze ntakiri mkpuruego.
 
Esemeokwua nke di na ahịa n’eso nke mbu na egosi ugwọ nchekwa na uzọ kwu ọtọ ka nma na ebe ntukwasi obi NAV di.

Ugwọ nchekwa bụ ihe na gbanwe agbanwe na oge gari aga ma na ọdabaghị n’ihe ọha nkwere na onweghi ezigbo mmekọrita ji ya na “obi ndi oha gbasara ahia” ya bụ,  ka nmaa amụma n’ihe butere ya bụ ozi ọhanaeze n’agbasa na ọbughi ugbua ka ọdiri ya mfe iye iwu:

mmekorita ji ya na ọnụ ahịa bụ ihe n’adighi adi, na ezie ọ na egosi ekweghi ekwe.
Jump to:
© 2020, Bitcointalksearch.org